Jenesis 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ka oge na-aga, nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ruo taa.+ Diuterọnọmi 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.
9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.