Aịzaya 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova ga-enye unu nri n’ụdị ahụhụ, nyekwa unu mmiri n’ụdị mmegbu;+ n’agbanyeghị nke ahụ, Onye Ozizi Ukwu gị agakwaghị ezo onwe ya ezo, anya gị ga-aghọkwa anya na-ahụ Onye Ozizi Ukwu gị.+
20 Jehova ga-enye unu nri n’ụdị ahụhụ, nyekwa unu mmiri n’ụdị mmegbu;+ n’agbanyeghị nke ahụ, Onye Ozizi Ukwu gị agakwaghị ezo onwe ya ezo, anya gị ga-aghọkwa anya na-ahụ Onye Ozizi Ukwu gị.+