Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+Ọ bụ ya mere o ji ezi ndị mmehie ụzọ.+ Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova dị mma n’ebe ihe niile o kere eke nọ,+Ebere ya na-erutekwa ọrụ ya niile.+ Luk 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+