Abụ Ọma 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ ihe ziri ezi; ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị;+Ṅaa ntị n’ekpere m ji egbugbere ọnụ nke aghụghọ na-adịghị na-ekpe.+
17 Jehova, biko, nụrụ ihe ziri ezi; ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị;+Ṅaa ntị n’ekpere m ji egbugbere ọnụ nke aghụghọ na-adịghị na-ekpe.+