1 Ihe E Mere 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ime ụmụ Zebulọn,+ e nwere puku mmadụ iri ise, bụ́ ndị na-aga agha, ndị na-ebu ụdị ngwá agha niile aga agha, ha ejighịkwa obi abụọ na-agakwuru Devid.
33 N’ime ụmụ Zebulọn,+ e nwere puku mmadụ iri ise, bụ́ ndị na-aga agha, ndị na-ebu ụdị ngwá agha niile aga agha, ha ejighịkwa obi abụọ na-agakwuru Devid.