Job 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya m na-ahụ inyoghi inyoghi n’ihi iru uju,+Ahụ́ m dum dịkwa ka onyinyo. Abụ Ọma 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obi m na-akụsi ike, ike agwụwokwa m,Anya m adịkwaghị ahụ ụzọ.+ Abụ Ọma 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ákwá 3:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Anya mmiri na-awụpụta m n’anya n’akwụsịghị akwụsị,+
3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+