Abụ Ọma 116:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mkpụrụ obi m, laghachi n’ebe izu ike gị,+N’ihi na Jehova emesowo gị ihe n’ụzọ kwesịrị ekwesị.+ Abụ Ọma 119:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Meso ohu gị ihe n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ka m wee dị ndụ,+Ka m wee debekwa okwu gị.+