Ọpụpụ 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọbara ahụ ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama n’ụlọ unu nọ n’ime ha; m ga-ahụkwa ọbara ahụ wee gafere unu,+ ihe otiti ahụ agaghị adakwasị unu iji bibie unu mgbe m ga-eti ala Ijipt ihe otiti. Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+
13 Ọbara ahụ ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama n’ụlọ unu nọ n’ime ha; m ga-ahụkwa ọbara ahụ wee gafere unu,+ ihe otiti ahụ agaghị adakwasị unu iji bibie unu mgbe m ga-eti ala Ijipt ihe otiti.