Abụ Ọma 138:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụ na mụ ejee ije n’ime ahụhụ, ị ga-echebe m ndụ.+N’ihi iwe ndị iro m, ị ga-amatị aka gị,+Aka nri gị ga-azọpụtakwa m.+ Aịzaya 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ị gafee mmiri,+ m ga-anọnyere gị;+ ọ bụrụ na ị gafee osimiri, ọ gaghị eri gị.+ Ọ bụrụ na ị gafee ọkụ, ọ gaghị ahụ gị, ire ọkụ agaghị ere gị.+
7 Ọ bụrụ na mụ ejee ije n’ime ahụhụ, ị ga-echebe m ndụ.+N’ihi iwe ndị iro m, ị ga-amatị aka gị,+Aka nri gị ga-azọpụtakwa m.+
2 Ọ bụrụ na ị gafee mmiri,+ m ga-anọnyere gị;+ ọ bụrụ na ị gafee osimiri, ọ gaghị eri gị.+ Ọ bụrụ na ị gafee ọkụ, ọ gaghị ahụ gị, ire ọkụ agaghị ere gị.+