Job 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+ Abụ Ọma 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+ Jeremaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu? Malakaị 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+
6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+
35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+
12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?
15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+