Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+ Abụ Ọma 91:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga na-ele naanị n’anya+Wee hụ ụgwọ a na-akwụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 112:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi ya adịghị ama jijiji;+ ọ gaghị atụ egwu,+ ע [Ayin]Ruo mgbe ọ ga na-ele ndị iro ya anya, na-achị ha ọchị.+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+
8 Obi ya adịghị ama jijiji;+ ọ gaghị atụ egwu,+ ע [Ayin]Ruo mgbe ọ ga na-ele ndị iro ya anya, na-achị ha ọchị.+