Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+
2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+