Jeremaya 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụrụ na unu emegbughị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ bụrụ na unu awụfughị ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’ebe a,+ ọ bụrụkwa na unu esoghị chi ọzọ dị iche iche iji kpatara onwe unu ọdachi,+
6 ọ bụrụ na unu emegbughị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ bụrụ na unu awụfughị ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’ebe a,+ ọ bụrụkwa na unu esoghị chi ọzọ dị iche iche iji kpatara onwe unu ọdachi,+