Abụ Ọma 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ndị ezi omume, tienụ mkpu ọṅụ n’ihi Jehova.+Ndị ziri ezi kwesịrị inye ya otuto.+ Habakọk 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma mụ onwe m ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova;+ m ga-enwe aṅụrị n’ime Chineke nke nzọpụta m.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+