Abụ Ọma 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ọma 80:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mewo ka anya mmiri ghọọrọ ha nri,+I mekwara ka ha na-aṅụ anya mmiri dị ukwuu.+
3 Anya mmiri m aghọworo m ihe oriri ma n’ehihie ma n’abalị,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+