Abụ Ọma 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova si n’eluigwe na-ele anya,+Ọ na-ahụ ụmụ mmadụ niile.+ Abụ Ọma 113:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-ewetu onwe ya ala iji lee eluigwe na ụwa anya,+