Abụ Ọma 78:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ nọgidere na-echeta na ha bụ anụ ahụ́,+Na mmụọ ha na-apụ apụ, ọ dịghịkwa alọghachite.+ Abụ Ọma 89:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Cheta afọ ole m ga-adị ndụ.+Ọ̀ bụ naanị n’efu ka i kere ụmụ mmadụ niile?+