Jenesis 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ee, m na-eme ka ọgbụgba ndụ m dịrị n’etiti mụ na unu: Iju mmiri agaghị egbu anụ ahụ́ niile ọzọ, a gaghịkwa enwe iju mmiri ọzọ ibibi ụwa.”+
11 Ee, m na-eme ka ọgbụgba ndụ m dịrị n’etiti mụ na unu: Iju mmiri agaghị egbu anụ ahụ́ niile ọzọ, a gaghịkwa enwe iju mmiri ọzọ ibibi ụwa.”+