Jenesis 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke wee kpọọ ìhè ahụ Ehihie,+ ma ọ kpọrọ ọchịchịrị ahụ Abalị.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke mbụ. Abụ Ọma 74:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ gị nwe ehihie; ọ bụkwa gị nwe abalị.+Gị onwe gị mere ihe na-enye ìhè, bụ́ anyanwụ.+ Aịzaya 45:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-akpụ ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị,+ onye na-eme udo,+ na-ekekwa ọdachi,+ ọ bụ m bụ́ Jehova na-eme ihe a niile.+
5 Chineke wee kpọọ ìhè ahụ Ehihie,+ ma ọ kpọrọ ọchịchịrị ahụ Abalị.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke mbụ.
7 Onye na-akpụ ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị,+ onye na-eme udo,+ na-ekekwa ọdachi,+ ọ bụ m bụ́ Jehova na-eme ihe a niile.+