Jenesis 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 E mesịa, Chineke hụrụ ihe niile o mere, ma, lee! ha dị nnọọ mma.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke isii. Ọpụpụ 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ụmụ Izrel ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa ma n’ụbọchị nke asaa o zuru ike wee nweta ume.’”+ Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”
31 E mesịa, Chineke hụrụ ihe niile o mere, ma, lee! ha dị nnọọ mma.+ E wee nwee mgbede, nweekwa ụtụtụ, ya abụrụ ụbọchị nke isii.
17 Ọ bụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ụmụ Izrel ruo mgbe a na-akaghị aka,+ n’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa ma n’ụbọchị nke asaa o zuru ike wee nweta ume.’”+
19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+
41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”