Abụ Ọma 119:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-edebe ihe ncheta ya;+Ha ji obi ha dum na-achọ ya.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+