Ọpụpụ 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mozis wee setịa mkpara ya chee n’eluigwe; Jehova wee mee ka e nwee égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ ana-awụdatakwa n’ala, Jehova wee mee ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo n’ala Ijipt. Job 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Bụ́ nke m debere maka oge ahụhụ,Maka ụbọchị ịlụ ọgụ na ibu agha?+ Abụ Ọma 78:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 O wee jiri akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi vaịn ha,+Jirikwa akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi sịkamọ ha.+
23 Mozis wee setịa mkpara ya chee n’eluigwe; Jehova wee mee ka e nwee égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ ana-awụdatakwa n’ala, Jehova wee mee ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo n’ala Ijipt.