Abụ Ọma 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+
39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+