Ọpụpụ 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Izrel hụkwara aka dị ike nke Jehova ji mee ihe megide ndị Ijipt; ndị Izrel wee malite ịtụ egwu Jehova na inwe okwukwe n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Mozis ohu ya nọ.+
31 Izrel hụkwara aka dị ike nke Jehova ji mee ihe megide ndị Ijipt; ndị Izrel wee malite ịtụ egwu Jehova na inwe okwukwe n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Mozis ohu ya nọ.+