Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+ Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+