Aịzaya 65:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha ga-ewu ụlọ, biri n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn, rie mkpụrụ ha.+ Jeremaya 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Wuonụ ụlọ, biri n’ime ha, kọọnụ ubi, rie mkpụrụ ha.+