Abụ Ọma 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, obiọma* gị dị n’eluigwe;+Ikwesị ntụkwasị obi gị dị ruo n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 57:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na obiọma gị dị ukwuu ruo n’eluigwe,+Eziokwu gị dịkwa ukwuu ruo na mbara igwe.+ Abụ Ọma 103:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+
11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+