Joshụa 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 tinyere Gilied na ókèala ndị Geshọ+ na ndị Meakat na Ugwu Hemọn+ dum na Beshan+ dum ruo Saleka;+ 2 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 meekwa ya eze ka ọ chịwa Gilied+ na ndị Ashọraịt na Jezril+ na Ifrem+ na Benjamin+ na Izrel, ha niile.
9 meekwa ya eze ka ọ chịwa Gilied+ na ndị Ashọraịt na Jezril+ na Ifrem+ na Benjamin+ na Izrel, ha niile.