2 Ndị Eze 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ya gburu ndị Idọm+ na Ndagwurugwu Nnu,+ ya bụ, puku ndị ikom iri, o wee weghara Sila n’agha, e wee na-akpọ ya Jọktiel ruo taa. Obedaya 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’
7 Ọ bụ ya gburu ndị Idọm+ na Ndagwurugwu Nnu,+ ya bụ, puku ndị ikom iri, o wee weghara Sila n’agha, e wee na-akpọ ya Jọktiel ruo taa.
3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’