-
Job 19:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 Mgbe ha gbasịrị m akpụkpọ, lezienụ otú m dị!
N’agbanyeghị na anụ ahụ́ m alawo n’iyi, m ga-ahụ Chineke,