Abụ Ọma 79:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Wụkwasị mba ndị na-amaghị gị ọnụma gị,+Wụkwasịkwa alaeze ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ Abụ Ọma 149:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iji bọọ ọbọ n’ahụ́ mba dị iche iche,+Baakwara mba dị iche iche mba,+