Abụ Ọma 77:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-atụgharị uche n’ọrụ gị dum,+M ga na-echebara ihe niile i mere echiche.+ Abụ Ọma 92:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+ Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Echetawo m oge dị anya gara aga;+Atụgharịwo m uche n’ọrụ gị dum;+Eji m obi m dum na-echebara ọrụ aka gị echiche.+
4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+
5 Echetawo m oge dị anya gara aga;+Atụgharịwo m uche n’ọrụ gị dum;+Eji m obi m dum na-echebara ọrụ aka gị echiche.+