Nehemaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,* Abụ Ọma 89:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M gaghị emebi ọgbụgba ndụ m,+M gaghịkwa agbanwe okwu si n’egbugbere ọnụ m.+ Abụ Ọma 105:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+
5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*
8 O chetawo ọgbụgba ndụ ya ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka,+O chetawokwa ihe o nyere n’iwu, ruo otu puku ọgbọ,+