11 Heman wee chịrị uwe,+ kpụrụkwa ịnyịnya gaa yiwe Mọdekaị+ uwe, meekwa ka ọ nọkwasị n’elu ịnyịnya ahụ wee gbagharịa n’ámá+ obodo ahụ, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị:+ “Otú a ka a na-emere nwoke eze nwere mmasị ịkwanyere ùgwù.”+
28 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé,+ mgbe unu ga-ahụ Ebreham na Aịzik na Jekọb na ndị amụma niile n’alaeze Chineke,+ ma a tụpụ unu onwe unu n’èzí.