Jenesis 41:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Fero gwakwara Josef, sị: “Lee, m na-eme gị onyeisi ala Ijipt dum.”+ Job 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gaghị ewepụ anya ya n’ahụ́ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ọbụna ndị eze nọ n’ocheeze+—Ọ ga-emekwa ka ha nọrọ n’ocheeze ruo mgbe ebighị ebi, a ga-ebulikwa ha elu.
7 Ọ gaghị ewepụ anya ya n’ahụ́ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ọbụna ndị eze nọ n’ocheeze+—Ọ ga-emekwa ka ha nọrọ n’ocheeze ruo mgbe ebighị ebi, a ga-ebulikwa ha elu.