Abụ Ọma 119:125 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 125 Abụ m ohu gị.+ Mee ka m nwee nghọta,+Ka m wee mata ihe ncheta gị.+ Abụ Ọma 143:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+
12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+