Abụ Ọma 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+ Mkpughe 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+
23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+
5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+