Abụ Ọma 136:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Keleenụ Onye naanị ya na-arụ oké ọrụ ndị dị ebube:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+