Diuterọnọmi 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee pụta ibuso unu agha, ha wee chụwa unu ọsọ,+ dị nnọọ ka aṅụ si eme, wee chụsasịa unu na Sia ruo Họma.+
44 Ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee pụta ibuso unu agha, ha wee chụwa unu ọsọ,+ dị nnọọ ka aṅụ si eme, wee chụsasịa unu na Sia ruo Họma.+