4 M ga-echeta ihe ndị a, m ga-awụpụkwa mkpụrụ obi m n’ime m dị ka mmiri.+
N’ihi na m na-esobu ìgwè mmadụ na-aga,
M na-ebutere ha ụzọ jiri nwayọọ nwayọọ na-aga n’ụlọ Chineke,+
Anyị na-etiri mkpu ọṅụ na mkpu ekele na-aga,+
Dị ka ìgwè ndị na-eme ememme.+