Abụ Ọma 119:97 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Lee ka m si hụ iwu gị n’anya!+Ọ bụ ihe m na-atụgharị n’uche ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 128:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 128 Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-atụ egwu Jehova,+Onye na-eje ije n’ụzọ ya.+ Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+ Jems 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma onye na-enyocha iwu ahụ zuru okè+ nke na-eweta nnwere onwe, onye nọgidekwara n’ime ya, ga-enwe obi ụtọ+ n’ime ya eme, n’ihi na ọ bụghị onye na-echefu ihe ọ nụrụ, kama ọ bụ onye na-arụ ọrụ ahụ.+
25 Ma onye na-enyocha iwu ahụ zuru okè+ nke na-eweta nnwere onwe, onye nọgidekwara n’ime ya, ga-enwe obi ụtọ+ n’ime ya eme, n’ihi na ọ bụghị onye na-echefu ihe ọ nụrụ, kama ọ bụ onye na-arụ ọrụ ahụ.+