4“Ugbu a, Izrel, gee ntị n’ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị m na-akụziri unu ka unu debe, ka unu wee dị ndụ,+ ka unu wee banyekwa ma weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu.
11 E mesịa, m weere akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya, bụ́ nke ahụ a kara akara dị ka ihe e nyere n’iwu na ụkpụrụ si dị,+ tinyere nke ahụ a na-afụchighị afụchi;