Abụ Ọma 145:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha,+Ọ ga-anụkwa mkpu enyemaka ha na-eti, ọ ga-azọpụtakwa ha.+
19 Ọ ga-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha,+Ọ ga-anụkwa mkpu enyemaka ha na-eti, ọ ga-azọpụtakwa ha.+