Abụ Ọma 119:94 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 94 Abụ m nke gị. Biko, zọpụta m,+N’ihi na achọwo m iwu gị.+ Abụ Ọma 119:141 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 141 Ọ dịghị ihe m bụ, a na-eledakwa m anya.+Ma echefughị m iwu gị.+