2 Ndị Eze 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee sị ya: “Soro m gaa ka ị hụ otú m ga-esi mee ka a ghara ịma Jehova aka.”+ Ha wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga. Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+ Jọn 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị na-eso ụzọ ya wee cheta na e dere, sị: “Ekworo maka ụlọ gị ga-eripịa m.”+
16 O wee sị ya: “Soro m gaa ka ị hụ otú m ga-esi mee ka a ghara ịma Jehova aka.”+ Ha wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga.