Abụ Ọma 119:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga na-edebe ụkpụrụ gị.+Biko, ahapụla m kpamkpam.+ Abụ Ọma 119:93 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Agaghị m echefu iwu gị ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na i ji ha chebe m ndụ.+