2 Ihe E Mere 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị na-ejere ya ozi kwukwara okwu ọjọọ banyere Jehova bụ́ ezi Chineke+ na Hezekaya ohu ya.