Ilu 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 site n’iche ụzọ ikpe ziri ezi+ nche, ọ ga-echekwa ụzọ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche.+ 1 Pita 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+