Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+ Abụ Ọma 73:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma mụ na gị nọ mgbe niile;+I jidewo aka nri m.+ Abụ Ọma 109:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ ga-eguzo n’aka nri nke ogbenye,+Iji zọpụta ya n’aka ndị na-ekpe mkpụrụ obi ya ikpe.
8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+