Abụ Ọma 91:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị ọdachi ga-adakwasị gị,+Ọbụna ihe otiti agaghị eru ụlọikwuu gị nso.+ Ilu 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ dịghị ihe ọjọọ ga-adakwasị onye ezi omume,+ ma, ọ bụ ndị ajọ omume ka ọdachi ga-ezu ahụ́.+